Journal statistics

The archive of journals contains 719 items in 145 categories. To date, these have been downloaded 758,733 times.

How to use the archive

When the cursor changes from an arrow to a pointing finger, it indicates a link that you may click on to select that item.

The blue buttons at the top can be selected to return to the overview or to run a search for specific information.

Most volumes have been split into two parts, each with separate articles. When you select a specific number, all of the articles will be listed with details of the author, date of publication, language and the size of the file that will be downloaded if you choose that option. Just click on the yellow "Download" button to transfer a copy of the article to your own computer or device.

Download details
  • Language Family: Other Benue-Congo
  • Topic #1: Phonology
  • Topic #2: Vowels
A Review of Vowel Elision and Assimilation in Igbo: Clarification through Acoustic, Perceptual and Theoretical Anal A Review of Vowel Elision and Assimilation in Igbo: Clarification through Acoustic, Perceptual and Theoretical Analysis

Ụmịedemede

Ọ dị ka e nwere mgbagwoju anya n’ihe ndị odee ụfọdụ derela (hụ Onuora, 2012; Emenanjo, 1991; Ngoesi, 2000; Omozuwa, 2021) iji kọwa ndapụ ụda na olilo ụda n’Igbo; ihe ndị yiri onwe ha a kọwara dịka olilo ụda n’ebe ụfọdụ ka a na-egosi na ha bụkwa ndapụ ụda n’ebe ọzọ. Ebe Onuora (2012); Emenanjo (1991); na Ngoesi (2000) kwuru hoohaa na e buuru ụzọ nwee olilo nlocha ụda n’ebe ụdaume ndị ahụ nọ tupu ha wee dapụ, Omozuwa (2021) ahụtaghị olilo na ha; kama ọ hụtara ha dịka ndapụ ụda. Nke a kpalitere mụọ ndị nchọcha, ma mekwaa ka e nyochaa ndapụ ụda na olilo ụda n’Igbo site n’ihe ndị e nwetara n’ajụjụ ọnụ nakwa ndị e nwetara site na ndị odee ndị a. A gbasoro usoro ogige ihe a sụrụ n’ọnụ, iji atụtụ nyochaa ihe a sụrụ, nakwa iji ngwa nnyocha ụmịụda wee nyochaa oge ole o were iji kpọpụta ụdaume gasị iji mee ka ebe ndi obi akwụkọghị ọnụ doo anya. A chọpụtara na e wezuga ebe e nwere ndapụ ụda sitere n’ngafe oge rue oge, ụdaume ndị a kọwara dịka ndapụ ụda bụ nanị olilo ụda; ha abụghị ndapụ ụda. Ha gosipụtara olilo nlocha ụda ebe ụdaume wụsara ihe nile gbasara ya ma kporu ihe ndị gbasara ụdaume ọzọ, mee ka ha abụọ bụrụ otu ụdị. Atụtụ nchocha gosikwara ụdaume ndị a bụzị otu ụdị dịka olilo ụda, oge o were iji kpọpụta ha dọtịkwara karia oge o were ịkpọpụta ụdaume ndị kwuuru onwe ha, ma gosikwa na nagbanyeghị ma oge o were ịkpọpụta ha o nwere otu ụdaolu ka ụdaolu ha ọ dị iche, ruru mmakọ abụọ ihe o were iji kpọpụta ụdaume ndị nọọrọ onwe ya ma bụrụkwa otu ụdị. Ọzọ, nchọcha a ahụtaghị di ka eziokwu ihe e kwuru na ọ bụ mgbe a na-ekwu okwu ọsọọsọ ka a na-enwe ndapụ ụda na olilo ụda; kama a na-ahụtakwa ha mgbe e ji nwayọ ekwu okwu.

Data
Created 2023-Dec-9
Changed 2023-Dec-12
Size 974.06 KB
Author This email address is being protected from spambots. You need JavaScript enabled to view it.
MD5 Checksum e016091bfee828c5552e5f165e84dae0
Created by Hasiyatu Abubakari
Changed by Hasiyatu Abubakari
Downloads 241
SHA1 Checksum c1aefc3f2cf1e206102eb09788b3c444523001fd
Save
Cookies user preferences
We use cookies to ensure you to get the best experience on our website. If you decline the use of cookies, this website may not function as expected.
Accept all
Decline all
Analytics
Tools used to analyze the data to measure the effectiveness of a website and to understand how it works.
Google Analytics
Accept
Decline
Unknown
Google Analytics
Accept
Decline
Google Analytics
Accept
Decline
Functional
Tools used to give you more features when navigating on the website, this can include social sharing.
PHP.net
Accept
Decline