Journal statistics
How to use the archive
When the cursor changes from an arrow to a pointing finger, it indicates a link that you may click on to select that item.
The blue buttons at the top can be selected to return to the overview or to run a search for specific information.
Most volumes have been split into two parts, each with separate articles. When you select a specific number, all of the articles will be listed with details of the author, date of publication, language and the size of the file that will be downloaded if you choose that option. Just click on the yellow "Download" button to transfer a copy of the article to your own computer or device.
- Language Family: Atlantic
- Topic #1: Discourse
Ụmị edemede
Akụkọụwa di oke mkpa na mgbasaozi. Nchọcha ndi e mere gbasara mgbasaozi nke akụkọụwa n’asụsụ Igbo adikabeghi. Asụsụ Igbo bụ otu asụsụ di n’obodo Naịjịrịa. Ọrụnchọcha a, na-eleba anya na nkeji ihe ndi mebere akụkọuwa n’asụsụ Igbo. Njiede ọrụnchọcha a, si n’ ụlọmgbasaozi redio asaa di na Naịjịrịa. Nchọpụta edemede a gosiri na ihe ndi mebere akụkọụwa a na-anụ na redio n’asụsụ Igbo bu: egwu/olu njirimara ụlọmgbasaozi, ikwu oge mgbasaozi, ịkwụ aha ụlọozi akụkọụwa si abịa, ịkwụ aha onye mọọbụ ndi ji akụkọụwa, isiokwu mọọbụ isiakụkọ, akụkọnụjụ, okwunaesoakụkọ, ozidiokemkpa, ekenendiọrụ, na keemesie. Ihe ndi gosiri na akụkọụwa na-asụsụ Igbo were etu e si eji ha arụ ọrụ, nke mere ka ndi na-ege akụkọ ụwa si na akụkọụwa ezughi oke mọọbụ na o zuru oke. Nke a mere o ji di oke mkpa na a ga na-eso usoro e si e ji ihe ndị a arụ ọrụ n’ụlọ mgbasaozi ọbụla a na-akọ akụkọụwa n’asụsụ Igbo.